Kolaboy ft Ejyk Nwamba – Omalicha

Omalicha by Kolaboy ft Ejyk Nwamba

Kolaboy ft Ejyk Nwamba Omalicha (Lyrics) Mp3 download
Kolaboy ft Ejyk Nwamba – Omalicha (Lyrics)

NoKolaboy Omalicha ft Ejyk Nwamba Mp3 Download. Kolaboy came through with a new song, titled Omalicha ft Ejyk Nwamba which the artists decided to take over the Streets with the brand new melody proposed to be officially released on the 9th of July, 2021.

You can get the most trending song 2021 by Ejike Obiano NwaMba named Ogene master

Also, see; Venox ft Kolaboy & D’meek – Nwanne andBest of Ejyk Nwamba Ogene Music Mix Download (All Ogene Audio Songs)

Lastly, Prior to the official drop of Omalicha by Kolaboy ft. Ejyk Nwamba, Six9ja dimmed it fit to provide the snippet of the tune to your hearing.

Listen and share your thought below:

DOWNLOAD MP3

Kolaboy Omalicha Lyrics ft. Ejyk Nwamba

Nwa bu ngwo ngwo ngwo ehh (it’s barmy on the beat)
Nwa bu ngwo ngwo ngwo
Omalicha nwa oma di mma bia tiem Obi Oh (ejyke nwamba)
Omalicha nwa oma di mma bia tiem Obi Oh (mmuonwu jee mmuonwu naa) odia
Omalicha nwa oma di mma bia tiem Obi Oh (kola boy)
Omalicha nwa oma di mma bia tiem Obi Oh

Afa nwa bu chiamaka (chiamaka)
lfukwa ona elecha (ona lecha)
Nwa bu uwa bu mgbede afia ka okpasaa ona elwkwa (ona elekwa)

Asim nwa bu chiamaka (chiamaka)
Nenu ka osi elecha (ona elecha)
Nwa bu uwa mgbede afia ka okposaa ona elekwa (ona elekwa)

Kpudebem nso (omalicha nwa)
Onyeoma mbu n’ Obi Oh (omalicha nwa)
Bia nu onye nkem ehh (omalicha nwa)
Onye oga adilu mma Oh (omalicha nwa)

Kpudebem nso (omalicha nwa)
Achala ugo nwanyi oma (omalicha nwa)
Nenu onye nkem ehh (omalicha nwa)
Nwa oga adilu mma Oh (omalicha nwa)

Haa
Onu gbajie boys nwata gafe ha na ekiri
Your beauty mere nwe longer throat otoro ogo ka eriri
And imana iburu Jericho o munwa bu the mgbidi
Nwa buru akara makachukwu o munwa bu the agidi

Ngwa seitewe ehh (seiteweh ehh)
Asim gi Paitwei ehhhh ( paitwei eeh)
Ukwu gi a container ana-eme offload paitewe
Asim ada mma seitewe ehh (seiteweh ehh)
Asim gi Paitwei ehhhh ( paitwei eeh)
Before ikposa afia odigo already sold painteweh nwa paiteweh

Omalicha nwa oma di mma bia tiem Obi Oh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem Obi Oh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem Obi Oh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem Obi Oh

Kpudebem nso (omalicha nwa)
Onyeoma mbu n’ Obi Oh (omalicha nwa)
Bia nu onye nkem ehh (omalicha nwa)
Onye oga adilu mma Oh (omalicha nwa)

Kpudebem nso (omalicha nwa)
Achala ugo nwanyi oma (omalicha nwa)
Nenu onye nkem ehh (omalicha nwa)
Nwa oga adilu mma Oh (omalicha nwa)

Nwa
Welum nwayo n’ enyem okporoko n’ eze adighom ohh
A thought of you dey burst my head plaster adighonu
Apunanwu idia ete ude that would be a waste of ude
Steady dripping heat ana eme gi nwa chere kam gote akupe

Ka ugogbe anyam adamma i swear asa ibu my spec
Bia nyem debit anchom debit asa welu my cheque
And true to God i cross my heart mma agbazi n’ iro
And when they tempt me make i push cup mma akwazi the iko

Omalicha nwa oma di mma bia tiem Obi Oh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem Obi Oh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem Obi Oh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem Obi Oh

Kpudebem nso (omalicha nwa)
Onyeoma mbu n’ Obi Oh (omalicha nwa)
Bia nu onye nkem ehh (omalicha nwa)
Onye oga adilu mma Oh (omalicha nwa)

Kpudebem nso (omalicha nwa)
Achala ugo nwanyi oma (omalicha nwa)
Nenu onye nkem ehh (omalicha nwa)
Nwa oga adilu mma Oh (omalicha nwa)

Genevieve nnaji bu asa (omalicha nwa )
Chimamanda adichie (omalicha nwa)
Mummy Onyeka onwenu (omalicha nwa)
Uche Ekwunife mummy (omalicha nwa)

Regina Daniels nwa amuru n’ mba (omalicha nwa)
Ichechi Nwunye Ned Okonkwo (omalicha nwa)
Kenelum Mrs Juliet Okonkwo (omalicha nwa, e money)
Oma omeruo Ezigbo adamma na nkanu (omalicha nwa)

Makuochi oriaku celebrity barrister (omalicha nwa)
Mrs ebele Oriaku Obi Cubana (omalicha nwa)
De angels Ezigbo Oriaku chiefpriest (omalicha nwa)
Ngozi Okonjo Iweala nwanyi oma (omalicha nwa)
Much respect to Ollie Gee ehh ibu O.G n’ ime ogbe anyi n’ ekwunyelu gi
Kola….. boy

 

 

Join the Discussion

Comments (5)
  1. DJ young

    3 months ago

    Nice song bro. More wisdom

  2. Anonymous

    3 months ago

    I

  3. machi Anna ujunwa

    2 months ago

    love the song

  4. Sucessful Vicky

    2 months ago

    Igbo people we no de carry last ✌️💓

    Much love bro 💓
    I dey with u💯💯

  5. Ebube

    2 months ago

    Can’t stop dancing to it