Check Dollar(USD) to Naira Black Market Exchange Rate Today!

Umu Obiligbo – Ifeoma Lyrics

Ifeoma Lyrics by Umu Obiligbo

Umu Obiligbo Ifeoma Mp3 Download
Umu Obiligbo – Ifeoma Lyrics Audio

Get New DJ Mixes

Here we are again to serve you with an amazing and outstanding soundtrack and music lyrics of Umu Obiligbo‘s latest masterpiece dubbed “Ifeoma”.

However, if you are yet to download it, don’t fret !!! you may get it here, along with the lyrics.

Download Umu Obiligbo – Ifeoma Mp3

Ifeoma Lyrics by Umu Obiligbo

Okwa agana anunu ogwu
police ewe bia
Asikwam anwu na ngwo na nke bu nkwu nabia

Nsi na olue ka osi elu na ndi ana ekwu na abia”
eeh nabia
Ngwa gwa kwa ofeke buo n’ uzo na ndi ana ekwu na bia” ona abia
Ana esi ibobo ngo Umu Obiligbo abia
Hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo eeh owo
Asim na hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo
Osolu fa osolo fa ifeoma ga eme na ogbo
Abatalum be Amechi
Obulu laptop na aka
Njuo meche nwanne m
Osi na ona atu olu
Mgbe anyi na agwu akwukwo Amechi ede nwulo afia
Njuo meche nwanne onye iti ona atu olu
Amechi nwanne m ngwulo ona agba oso
Iyoo ayeeeh ndi ana ekwu na abia

Iyooo ayeeeh ifeoma ga eme na ogbo
Ima mbosi nji tuba egwu ndi ana akpo Nonso eeh Nonso
Asim ima mbosi nji tuba egwu ndi ana akpo Nonso eeh Nonso
Ima kwa na nonso jelu congo ebe ona acho comfort
Ima kwa na Nonso jelu congo ebe ona acho comfort
Ifugo ife nwanyi na eme Nonso no nga na away
Na Obodo congo ebe ona acho comfort eeh comfo…..

Hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo

Okwu ngwalu guy man ukwu oku
Consider akpa gi
Ukwu na acha gi oku
Consider Akpa gi
Ukwu na enwu gi oku
Consider Akpa gi
Nni nwa- ogala go onu
Pampers- ogala go onu
Papa ejima buzikwa ego
Iyoo aahe ifeoma na eme n’ ogbo

Ijenu go ekpere na ugwu nso
Asim ijenu go ekpere na ugwu nso
Ebe ife di ike n’ eme ayeh

Ocho okwu kpachalu anya gi
Asim ocho okwu kpachalu anya gi
Maka ichota onye chi ya fulu na anya
Okwa ima na ikotago

Chukwu okike bu mpa eeh
Ifem ntulu ya omaputa obie ozikwa ogbo ogwu ndi nso eyah eh

Amaka m ife na nnewi obia otu onitsha na oga ezo
Ife m fulu kam nekwu iye eh eh

Oka onye egbunie onye obuna bili na udo uwa ga abasi onye obuna
Ozikwa uwa chukwu

Ilo uno ajoka ilo onyi na odi njo
Okwa omelu m malu na anyinwa akaligo egwu iyoo ayeh

Onye mgbu chekwa na Obodo oyibo bu ebe ana awota ego
Inolu Nigeria onye obuna edebe ilu
Mgbe afu ino naija fa eme be onye kene sunny
Ma mgbe fa ji fu picture gi ebe ino na Obodo oyibo onye obuna asa ba ilu Ututu odelu gi ife efifie ojuo gi my guy iri gokwa nri iyoo ayeh ifeoma na eme no ogbo

  Check Dollar (USD) To Naira Black Market Exchange Rate Today

Do you find Six9ja useful? Click here to give us five stars rating!

 

Join the Discussion

No one has commented yet. Be the first!

Leave a Reply

This site uses Akismet to reduce spam. Learn how your comment data is processed.

Earn $100 Chating Online