Check Dollar(USD) to Naira Black Market Exchange Rate Today!

Umu Obiligbo – Udemba (Lyrics)

Udemba (Lyrics) by Umu Obiligbo

Umu-Obiligbo-–-Legacy-Outro
Umu-Obiligbo-–-Legacy-Outro

Get New DJ Mixes

Well talented Nigerian singer, Umu Obiligbo  has come through with his new music lyrics called “Udemba Lyrics”

DOWNLOAD AUDIO Umu Obiligbo – Udemba MP3

Imakwalu udelu Udemba
Okwa ndi odogwu na abia ije ahe ahe
Akunwafor beanyi nnekwu nmonwu anyi ji eje mba Ego oyibo na adi mkpa
Ogaranya amaka kwa nma na ikolobia Imakwalu udelu Udemba olo oloh

Okwa ego emebugo m ife okwa nya Kamu ji kwechili sina anyi ga afuzi isi ya
Ego amaka na ikolobia Imakwalu udelu Udemba aye aye
Agba aka acho nma agba aka acho nma ego oyibo na adi nkpa
Ocho nma jide kwa ego ocho nma jide kwa ife inulu ka nmonwu na ekwu o
Ezi oyibo na atu egwu aye ayeh
Aka Oma jide ego aka Oma jide ego ife anwuli na adi obu asi kamu na asi
Nnekwu nmonwu na ebe oyi olo oloh

Agba aka achu agu agba aka eje aya
Agu nkem na agba egbe imana udelude na atu egwu
Onye kote obulu okwa ndi odogwu na eje ije olo oloh

Egbuo dike na ogwu uno ogwu ezi ajuba onye ya ebu uzo
Umu obiligbo na agwu egwu nmonwu anyi ji eje mba

Oya na ejenu ka anyi je
Anyi apuonu kanyi je
Onye gba oso ebulu ya tupu
Ka anyi je imana udelude na atu egwu
Oya nejenu kanyi je
Ololo lolo ka anyi je
Onye gba oso ebulu ya tupu ka anyi je imana udelude na eyi egwu

Umu obiligbo na agu egwu imakwa nmonwu anyi ji eje mba
Obialu abia ya ana uno onye jelu ije ya elu uno olo oloh

Anyi aputa na ogbo egwu okwa ndi odogwu na agu egwu
imana ocholu uba ya agba mbo nmonwu na agu egwu olo oloh Olololo lo

Ocha nma chuba ego ocha nma chuba ego ocho nma chuba ego ego oyibo na adi kpa
Ogaranya amaka kwa nma na ikolobia imana udelude na atu egwu

Oya nejenu ka anyi je
Anyi abuonu ka anyi je
Onye gba oso ebulu ya tupu ka anyi je imana udelude na atu egwu
Oya na ejenu ka anyi je
Ololo lolo ka anyi je
Onye gba oso ebulu ya tupu ka anyi je imana udelude na eyi egwu

  Check Dollar (USD) To Naira Black Market Exchange Rate Today

Do you find Six9ja useful? Click here to give us five stars rating!

 

Join the Discussion

No one has commented yet. Be the first!

Leave a Reply

This site uses Akismet to reduce spam. Learn how your comment data is processed.

Earn $100 Chating Online